nyochaa gburugburu ebe obibi

O sị Wiktionary
Ndị n'eme nyocha gburugburu ebe obibi maka ịmalite ọrụ

Nkọwa[dezie]

Nkea n'akọwa usoro na omume ekwesiri ime iji tulekọta ma nyochaa adimike nke gburugburu ebe obibi tupu amalite ọrụ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

A na eme nyocha gburugburu ebe obibi tupu amalite ịrụ ọrụ obula.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Environmental_monitoring