nye onyinye
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]nye ego ma ọ bụ ngwongwo maka ezigbo ihe, dịka n'ọmụmaatụ ọrụ ebere
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmumaatụ
[dezie]- ha gwara m ka m nye onyinye akwa'm ndị karanka maka ndị ogbenye
- anyị ga-enye onyinye maka owuwu nke ụlọ ụka ọhụrụ ahụ
Mkpọpụta
[dezie]