nyọ

O sị Wiktionary

nyọ

Nkọwa[dezie]

nyọ bu Ihe eji anyọ maọbụ ewepu ihe anachọrọ na nkpụrụ ihe ana esi esi maobu na nri

nyo

Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Nwanyi ahụ ji nyọ n'aka

Mkpọpụta[dezie]

nyo

Olumba[dezie]

'nyọ' n'olu igbo

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Sieve