Gaa na ọdịnaya

nweta nkwalite

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • ibulie ihe na ọkwa dị elu, karịchaa melite akụrụngwa ma ọ bụ igwe site na ịgbakwunye ma ọ bụ dochie ihe ndị mejupụtara ya
  • iji melite ogo ma ọ bụ ịba uru nke ihe, ma ọ bụ bulie ihe ma ọ bụ mmadụ n'ọkwa ma ọ bụ n'ọkwá dị elu

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmumaatụ

[dezie]
  • igwe ahụ nwetara nkwalitel ụnyaahụ
  • ụlo akwụkwọ ahụ enweta go nkwalite ibụ mahadum

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beke

[dezie]

upgrade