Jump to content

nwáléé

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ílébà íhé ányá nke ọ́mā maọbụ nyochaa ihe nke ọ́má. Maọbu Iji mee usoro sayensị

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ǹgwaa

ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ na-adị̀ mma ka mmadụ nwaléé ụ̀dị̀ ńdụ̀ ọ na-ebi.

Mkpọpụta

[dezie]
nwalee


Olumba

[dezie]

Nyòcháá

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

examine evaluate

experiment