ntụkwasị obi
Ntụkwasị obi
Nkọwa[dezie]
Nke a bụ ịdabere maobụ inwe obi isi ike na mmadu maobu na ihe. Onye, maobu ihe obula a n'atukwasi obi agharipubeghi na mbu.
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmatụ[dezie]
E nwere m ntụkwasị obi na Chineke n'O g'enyere m aka.