ntụkwasị obi
Ọdịdị
Ntụkwasị obi
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ịdabere maobụ inwe obi isi ike na mmadu maobu na ihe. Onye, maobu ihe obula a n'atukwasi obi agharipubeghi na mbu.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]E nwere m ntụkwasị obi na Chineke n'O g'enyere m aka.
Mkpọpụta
[dezie]