Gaa na ọdịnaya

ntulekorita

Sitere na Wiktionary

Ntulekọrịta

Nkowa

[dezie]

Nke a bụ inyocha ihe n'ìgwè, ya bu idi otutu mmadu nyochaa ótù ihe, ihe abụọ maọbụ karia yiri onwe ha iji mara nke ka mma.


Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Omụmaatụ

[dezie]

Ntulekọrịta mu na ndi òtù m mere mitara ézí mkpuru

Mkpọpụta

[dezie]
ntulekorita


Olumba

[dezie]

Nwanee (Enugu, Anambra), nwalee,nyochaa

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

evaluation