ntinye ego
Nkọwa[dezie]
Omume maọbụ usoro nke itinye ego n’achụmnta ego ma ọ bụ n’ụlọ akụ maka uru
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmumaatụ[dezie]
- Onye obula kwesiri inwe ákàrà ntinye ego
- Nwanyị ahụ chọrọriri ịma ákàrà ntinye ego di ya dị iche iche tupu ya ekweta ịlụ ya