Jump to content

ntaramahụhụ

O sị Wiktionary

Ntaramahụhụ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bu ọnọdụ inye mmadụ ọpịpia maọbụ ahụhụ maka ihe o mere na adịghị mma

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

E nwere ụdị ntaramahụhụ dị iche iche dika ịda nha, ịpia ụtari, ịnapụ ọrụ, dgz

Mkpọpụta

[dezie]
Ntaramahuhu




Olumba

[dezie]

Òpípía (Imo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

punishment