ntụle gburugburu ebe obibi

O sị Wiktionary
nyocha Gburugburu ebe obibi

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ntule ana eme ebe ọ metụtara mpụtara ga esi na arụmarụ,alọ,nhiwe nke gburugburu ebe obibi tupu ekwekọrita ịmalite ọrụ akwadoro.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ọ na-adị mma ime ntule gburugburu ebe obibi tupu amalite ịrụ ụlọ.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Environmental_impact_assessment