Gaa na ọdịnaya

ntụ ọcha

Sitere na Wiktionary
Cocaine3

Nkọwa

[dezie]

Ọgwụ ike nke a na-esi n'osisi coca enweta. Ndị ụlọ ọgwụ na-eji ya mgbe ụfọdụ akụnwụ akụkụ ahụ mmadu ọbụla a chọrọ. Ụfọdụ na-eji ya akpali mmụọ ha ime ihe ike mana iwu ọtụtụ obodo akwadoghị ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

A tụrụ ya nga n'ihi na a hụrụ ntụ ọcha n'akpa ya.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụ ọcha

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

cocaine