ntọhapụ
Ọdịdị


Nkọwa
[dezie]Nke a bụ usoro ala nke ogige ma ọ bụ gburugburu ebe obibi ghọrọ ọzara. Nke bụ mgbe atufuru ụfọdụ ihe okike nke ala site na ihe ike mberede ma ọ bụ nke omume mmadụ kpatara n'ala mere ka ọ bụrụ ala ọzara.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Enwere nhapụ ala na mpaghara ogige anya.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Gukwuo na Wikipedia Bekee Desertification