ntọala
Ọdịdị
ntọala

Nkọwa
[dezie]- ebe kachasị ịdị ala ma bụrụ kwa ebe kachasị ebu ịbụ n'ụlọ a na-arụ, Ọ na anọkarị n'okpuru ala.
- ụlọ ọrụ emepere maka ịtụta ego eji e nyere ndị mmadụ maọbụ otú aka maọbụ maka ị kwado nchọpụta.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- ntọala ụlọ a siri ike
- anyị n'atụ ntọala maka nkwado nka n'ụzụ
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]ntọani