ntọọchị

O sị Wiktionary

Ntọọchị

Nkowa[dezie]

Nke a bụ udịrị ihe nkiri egwuregwu maọbụ akụkọ nnụrụ na ntị nke na-akpa mmadụ ọchị mgbe obula.


Nkejiasusu[dezie]

Áhà

Omumaatu[dezie]

Naanị otu puku naira ka a ga-akwụ maka ibata bia lee ihe nkiri ntọọchị a


Mkpoputa[dezie]

ntoochi





Olumba[dezie]

Ntughari n'asusu ozo[dezie]

Bekee[dezie]

comedy