Gaa na ọdịnaya

ntámù

Sitere na Wiktionary

ntámù

Nkowa

[dezie]

ntámù bù ikwù okwu nke a na-apughị ịnụ nke ọma

Nkejiasusu

[dezie]

ngwaa

Omumaatu

[dezie]

Úmùaka ahù mere ntámù gbasara úgwó akwúkwó ha

Olumba

[dezie]

ita murimuri

Mkpọpụta

[dezie]
ntámù



Ntughari n’asusu ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

murmur