nsogbu ihu igwe

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ okwu n'akọwapụta Mgbanwe ihu igwe na ọkpọmọkụ gburugburu ụwa tinyere ihe ha n'akpata. Ọnọdụ ọghọm na ize ndụ nke mgbanwe Ihu Igwe a n'egosipụta ibute ọghọm, mmetọ na mmebi nke gburugburu ebe obibi nke n'agaghị Enwe mmekwata.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Nsogbu ihu igwe emela ka ọtụtụ ndị mmadụ nwụọ n'ike.

Mkpọpụta[dezie]

Nsogbu ihu igwe


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

climate_emergency

Climate_crisis