Gaa na ọdịnaya

nsinụda

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ mkpụrụ okwu enwetara site na ụda Ihe, dịka gbam gbam,gidim gidim.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

1. Gbam gbam bụ aha enyere site n'ụda ya.

Mkpọpụta

[dezie]

N-si-nụ-da

Olumba

[dezie]

Nshinụda-[ubakala-Abia]

Ntụgharị na asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Onomatopoeia