Jump to content

nrubeisi

O sị Wiktionary

Nrubeisi

Nkọwa

[dezie]

ọnọdụ ime umeala,inye nsọpụrụ nakwa ịnụ ndụmọdụ mmadụ na egosi ibe ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Ha na-erubeisi n'iwu enyere ra Nrubeisi dị mma karịa ịchụ aja

mkpọputa

[dezie]

olumba

[dezie]

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

obedience