Gaa na ọdịnaya

nroputa ndi ochichi

Sitere na Wiktionary

nroputa ndi ochichi


Nkọwa

[dezie]

usoro eji e wepụta ndi ọchichi obodo maobu ọchichi otu

Nkejiasụsụ

[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Anyi ga-eme nroputa ndi ọchichi n'owa na abia abia

Mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Nwepụta Ntụliaka

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

election