nrigbu

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

  • omume nke imeso mmadụ n’ụzọ na-ezighị ezi iji rite uru na ọrụ ya.
  • Omume ma ọ bụ nsonaazụ nke ịnapụ mmadụ n'ike ihe nke ruuru ya.
  • omume nke iji na irite uru site na akụrụngwa.

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • ụgwọ a na-akwụ ndị ọrụ na-egosi na nzukọ ahụ na-erigbu ha
  • Nrigbu anaghị akwalite ịha nha anya

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Exploitation