Gaa na ọdịnaya

nri ehihie

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

nri ehihie bụ nri ana eri n'ehihie.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha.

Ọmụmaatụ

[dezie]

Eribeghi m nri ehihie

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ife efịfe Ịme efịfe

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekeee

[dezie]

Lunch