novemba

O sị Wiktionary

nọvemba

Nkọwa[dezie]

Nọvemba bụ ọnwa nke iri na otu na Julian na Gregorian Kalenda, nke nwere mkpụrụ ụbọchị iri atọ .

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Obinna na-amalite ọrụ ọhụrụ ya na Nọvemba

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

November