Jump to content

nnyocha

O sị Wiktionary

nnyocha

Nkọwa

[dezie]

Nnyocha bụ ịgbasi mbọ Ike iji chọpụta maka ihe ma kwalite ọmụma gbasara ihe ahụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Anyị na-eme "nyocha" nke omume ndị na-azụ ahịa gbasara nri organic.

Mkpọpụta

[dezie]

Ǹnyóchá

Olumba

[dezie]

Nchọfụa

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Investigation

Bekee

[dezie]

Survey