Jump to content

nnu

O sị Wiktionary
nnu n'ime karama

Nkọwa

[dezie]

sodium chloride, ihe ịnweta nke a na-egwupụta site n'ime ime ala ma ọ bụ site na mmiri ejiri eme ọtụtụ ihe dị ka ihe eji esi nri na ihe eji echekwa ihe.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Biko tinye nnu na nri ka ọ tọọ utọ
  • N’oge a na-alụ agha Biafra na Naịjirịa, a na egwu nnu n’ime obodo Ubulu.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Salt

Tiap

[dezie]

Nfak