nnochite anya

O sị Wiktionary

nnọchite anya

Nkọwa[dezie]

nnọchite anya bụ mmadụ maọbụ ihe nọchitere mmadụ ọzọ maọbụ ihe ọzọ.

Nkeji asụsụ[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Mazi Okeke nnọchitere anya m na ọgbakọ ahụ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

nnọchie anya n'olu Nkanụ di na Enugwu steeti


Ntųghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

represent