nnabata gburugburu

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nke a bu iso ụkpụrụ,iwu na ihe ndị ọzọ nke akwadoro n'ihe gbasara gburugburu ebe obibi. A na-eme nke site na njikọ aka ndị ọrụ iwu ndị ọzọ iji gbochie esemokwu na ohere nke a nwere ike iweta.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Enwere nnabata gburugburu ebe obibi

Mkpọpụta[dezie]

Nnabata gburugburu


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Environmental_compliance