nnụnụ Osimiri

O sị Wiktionary
Nnụnụ osimiri

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ udi nnụnụ n'ebi na mmiri nke nwere nkụ dị mfe iji egwu mmiri ma nwee ukwu n'eme ka ọ guzoro eguzoro ma n'enwe isi oji , ọnụ pịrị apị na afọ ọcha.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Nnụnụ osimiri n'eguzo eguzo

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

penguin