Gaa na ọdịnaya

nnụnụ

Sitere na Wiktionary

Nnụnụ


Nke a bụ anụmanụ n'eyi akw nwere ọdịiche nke nku, abụbọ, ogologo ọnụ siri ike ma ọtụtụ ha n'efe efe.

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie ebe o si]

Nnụnụ ahụ a na achọ eberela n'elu osisi ukwu ahụ

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

Bird Bird

Oiseau oiseau

Vogel Vogel