Gaa na ọdịnaya

nnọpụga

Sitere na Wiktionary
Ụlọ nnọpụga
Ụlọ nnọpụga na Nigeria

Nkọwa

[dezie]
  • ikewapụ mmadu dịka onye na-arịa ọrịa na-efe efe na ebe ndị ọzọ nọọ
  • ọnọdụ mmadu ịnọ naanị ya, karịchaa ma ọ bụrụ na ọ bụghị ya kpebiri ịnọrọ onwe ya

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Itinye ndị mmadụ nwere nje COVID-19 na ọnọdụ nnọpụga dị mkpa maka ịchịkwa nje ahụ.
  • Nọpụ iche na-eme ka mmadụ ghara inwe obi ụtọ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Nnọpụ iche

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

Isolation