nlereanya ihu igwe
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ iji ụzọ ọgụgụ ọnụ ịkọwa mmekọrịta dị n'etiti ihe ndị dị mkpa n'esite ihu igwe, gunyere ikuku,oke osimiri,elu ala na aki igwe. A na eji ya n'ụzọ nkuzi dị iche iche site na ebumnuche ọmụmụ gbasara usoro ihu igwe wee ruo na nkọwa gbasara ọdịnihu ihu igwe.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Nlereanya ihu igwe n'enyekwa ịma ọdịnihu ihu igwe.