nlọghachi
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- mmalite nke nkà na akwụkwọ n'okpuru mmetụta nke ụdị oge gboo na narị afọ nke iri na anọ ruo iri na isii
- mmugharị ma obu nweghachi mmasị mmadụ na ihe
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwa Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Enwere nlọghachi omenaala n’etiti ndị Igbo nke na emezi ụgbu a.