Gaa na ọdịnaya

nkwenye ọdịnaala

Sitere na Wiktionary

nkwenye ọdịnaala


nke a bụ nkwenye di iche iche dịka nkwenye n'ọnwụ, ịlọ ụwa, iyi ụwa, ọgbanje, na ndị ọzọ eji mara ndị .


nkejiasusu

[dezie ebe o si]

aha


ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]

Ndị Igbo, Yoruba na Hausa nwere nkwenye ọdịnaala dị iche iche


mkpọpụta

[dezie ebe o si]


ntụghari asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

[traditional belief]