Gaa na ọdịnaya

Nkwenye

Sitere na Wiktionary
(Ebugharịrị site na nkwenye)

Nkwenye

Nkọwa

[dezie]
  • Nkwenye bu itụkwasi obi n'ihe ma were ya ka eziokwu

Nkejiasusu

[dezie]
  • Aha

Omumaatu

[dezie]
  1. Otu n'ime nkwenye ndi Igbo bụ na mmadụ na alọ ụwa
  2. O nwere nkwenye siri ike na ọ ga-enwe ihe ịga nke ọma.

Mkpọputa

[dezie]

Olumba

[dezie]

Nkwenkwe (Imo steeti)

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

beliefs