nkwekọrịta ihu igwe
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nkea bụ nkwekọrịta mba ụwa nwere gbasara Mgbanwe ihu igwe na ọghọm ọ na-ebute na afọ 2015 na Paris. Nkwekọrịta a n'elegara anya ịbelata nkesa ikuku mmụọ ọjọọ iji belata ókè okpomọkụ nke gburugburu ụwa.Nkwekọrita a gunyere ntunye Mba ndị n'eme nkesa ikuku mmụọ ọjọọ ibelata Mmetọ Ihu Igwe site n'ikuku.
- Nke a bụ iji nyere Mba aka na mgbalị ha na Mbelata nsogbu Mgbanwe ihu igwe na Nnabata Mgbanwe ihu igwe.Nke a bụkwa iji nye nzaghachi ziri ezi,na nlebara anya na ịnye ntuziaka.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Enwere nkwekọrịta mba ụwa gbasara ihu igwe na Paris n'afọ 2015.
Mkpọpụta
[dezie]