nkwekọrịta basel
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie ebe o si]Nke a bụ nkwekọrịta mba ụwa nke emebere iji belata mmegharị nke ihe mkpofu dị ize ndụ n'etiti mba dị iche iche, yana igbochi mbufe ihe mkpofu nwere ọghọm na ndụ site na mba ndị mepere emepe gaa na mba ndị n'emepeghi emepe.
Nkejiasụsụ
[dezie ebe o si]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie ebe o si]Nkwekọrịta Basel mere ka ebelata ọghọm
Mkpokọta
[dezie ebe o si]