nkwekọrịta Paris

O sị Wiktionary
Nkwekọrịta Paris

NKỌWA.[dezie]

Nke a bụ ịwụ jikọtara mba ụwa n' ihe gbasara ihu igwe na Mgbanwe ihu igwe.

E mebere ịwụ a na mba ana akpọ Paris nke di na France na ụbọchị ọnwa Ekeresimesi dị na mkpụrụ ụbọchị iri na abụọ na afọ 2015. Iwu a bidoro/ malitere ruba olu na mkpụrụ ụbọchị anọ na onwa Novemba nke 2016.

Iwu Nkwekọrịta Paris gbadoro ụkwụ na ịchekwaba ihu igwe na igbochi mgbanwe ihu igwe.

Iwu nkwekọrịta a bitukwara aka ná ụzọ dị iche iche a ga esi wee chekwaba ihu igwe dịka igbochi mmeto dị iche iche dịka mmeto Ala, mmiri, ikuku and I gbupusi osisi.

Nkejiasusu[dezie]

Aha

Mkpoputa[dezie]

Ọmụmatu[dezie]

Onye isi ala anyị soro gaa Nkwekọrịta Paris

Olumba[dezie]

Ntụgharị na asụsụ ọzọhttps://en.m.wikipedia.org/wiki/Paris_Agreement[dezie]

[[ category :Aha]]