Gaa na ọdịnaya

nkwekọrịta

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • Nkwekọrịta nke echiche, mmetụta, ma ọ bụ omume, ma ọ bụ njikọ dị mma nke akụkụ dị iche iche
  • Nchikota akụkụ niile n'ime otu ihe ka ha dum dị ma ọ bụ nọrọ n'usoro

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Enwere nkwekọrita na atụmatụ anyị na-eme
  • Hazie akụkụ niile ahụ ka nọrọ n'usoro na egosi nkwekọrịta

Mkpọpụta

[dezie]
nkwekọrịta





Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

agreement