nkwado ikike mmadụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nkwado ikike mmadụ bụ inye Nkwado na nkwuchite ọnụ nye ndị mmadụ ma ọ bụ otu. Ndị nkwado ikike mmadụ n'elegara anya na nkwalite na nchekwa ikike onye, ikike ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ikike akụ na ụba na ikike omenala na okpukpe.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ọdi mma inwe ndị nkwado ikike mmadụ.
Mkpọpụta
[dezie]