nkwado ihu igwe

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nkea na nkọwa zuru ọnụ pụtara ikike ilachite ma ọ bụ ibelata oke mpụtara mgbanwe ike mmetụta ihu igwe dị ka ukwuu na Ụ́nwụ́. Ihe ana elegara anya na Nkwalite ihu igwe bụ iji belata ihe ike nke n'esi na Ihu Igwe nke obodo,ọgbakọ,otu ọchịchị na mba nwere nke metụtara mpụtara mgbanwe ihu igwe.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Nkwado ihu igwe nyere aka ibelata ụ̀nwụ.

Mkpọpụta[dezie]

Nkwado ihu igwe


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Climate_resilience.