Gaa na ọdịnaya

nkwado

Sitere na Wiktionary

nkwado

Nkọwa

[dezie]

ọnọdụ ị dọnyere mmadu ukwu iji sị ya gaa n'ihu n'ihe ọ na-eme.

Nkejiasụsụ

[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

onye nkuzi m nyere m nkwado ije dee ule ahụ'

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

support