nkwa
Nkwa
Nkọwa[dezie]
Nke a bụ ngwa egwu eji emepụta egwu nke eji osisi na akpụkpọ ahụ anụmanụ mee.
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmatụ[dezie]
Nkwa ahụ kelechi kụrụ dara ụda nke ọma
Mkpọpụta[dezie]
Olumba[dezie]
Anambra - Ịgba
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]
Beeke[dezie]
Drum Drum
German[dezie]
Trommel Trommel
Spanish[dezie]
Tambor Tambor