Gaa na ọdịnaya

nkupụta ume

Sitere na Wiktionary

Nkuputa ume

nkupụta ume
nkupụta ume

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ iku ume metụtara ikupụta ikuku ma ọ bụ anwụrụ n'ime ahụ site n'onụ ma ọ bụ imi.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. .Nkupụta ume mara mma maka ọrịa.

Mkpọpụta

[dezie]
Nkupụta ume



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

exhalation