Jump to content

nkewa

O sị Wiktionary

nkewa

NKỌWA

[dezie]

Nkewa pụtara ikpa ókè,nke bu ịkpapụ mmadụ maka ogo ma ọ bụ ịletu anya.

NKEJIASỤSỤ

[dezie]

Aha

ỌMỤMATỤ

[dezie]

1.Enweghị ego butere nkewa na etiti nnam na ụmụnne ya. 2.mbute ọrịa Mmanwu ya kpatara nkewa ha kewapụrụ ya na ezinụlọ. 3.Obodo Naijiria chọrọ nkewa

MKPỌPỤTA

[dezie]


OLUMBA

[dezie]

Nkewashị

NTỤGHARỊ NA ASỤSỤ ỌZỌ

[dezie]

Bekee

[dezie]

descrimination