Gaa na ọdịnaya

nkesa

Sitere na Wiktionary
  • ikesa ihe n'etiti otutu ndị mmadụ, otu ma ọ bụ na ihe ndị ọzọ na anata ihe
  • ụzọ esi ekerịta ihe n'etiti otu ma ọ bụ ịgbasaa ihe n'otu mpaghara ma ọ bụ na obodo

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]
  • Aghọtaghị m otú ha si eme nkesa ahụ
  • Bịa nyere aka na nkesa nri

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

Distribution