Jump to content

nkenke

O sị Wiktionary

nkenke

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ime ihe ka ọdi mkpụmkpụ ma ọ bụ obere, ọkachasị ihe kwesịrị ịto ogologo. E jikwa ya akọwa ihe na enweghị ogologo mgbe


Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Okwu nnabata onye ịsị anyi dị nkenke.
  2. anyị etufughi oge na-ebe ahụ maka ọ gburu

ihe niile nkenke.

  1. a bu m onye okwu nkenke

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

short