nkatá

O sị Wiktionary

'Nkátá

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ mkpakọrịta ụka maọbu nkwukọrita okwu n'etiti mmadụ abụọ maọbu karịa

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Nneka na Ifeoma kpara nkátá maka etu ha ga-esi gaa ahịa Ọnịcha

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

conversation