Gaa na ọdịnaya

nkapi

Sitere na Wiktionary

Nkapi

Nkọwa

[dezie]
nkapi

Nke a bụ anụ na-ebi n'ọhia nakwa n'ụlọ mgbe ụfọdụ. Ọ bụ anụ na-esi isi. Ọ dịka oke mana o nwere mpịmpị ọnụ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Omụmaatụ

[dezie]

Ana m anụ isi nkapị ebe a. Chọọ nu ma gbuo nu ya. Nkapi dị na ụlọ ya

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]