Jump to content

nkali

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
Nkalia bụ ọnọdụ ika mmadu ma na ihe niile dika amamuihe, akọ na uche wee diri gawazie 

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwaaha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Okeke gosiri Okafọ nkali n'ọgụ ahụ

Mkpọpụta

[dezie]
nkari




Olumba

[dezie]

Nkari n'olu Nkanu Enugwu steeti

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee superior