nkọnkọ
Ọdịdị
nkọnkọ
Nkọwa
[dezie]Nkea bụ ụzọ esi eme ihe na amafe otu usoro maọbụ karịa aka. Ọ bụ kwa ụzọ echere na esoro ya ọ na-aka ị dị nso karịa ụzọ amabu ama.
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwa aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ihe a bụ ụzọ nkọnkọ esi aga ụlọ akwụkwọ anyị Ebe a bu nkonko ụzọ esi Kuzie m ya
Mkpọpụta
[dezie]